Association of Nigerian Women Entrepreneurs and Professionals

ASSOCIATION OF NIGERIAN WOMEN ENTREPRENEURS & PROFESSIONALS

EMPOWERING THE NEXT GENERATION OF WOMEN LEADERS

Covid-19 Vaccine Confidence Survey

Choose Your Preferred Language To Fill Form

Dị ka ị maara, ọrịa kovid-19 egbuola ihe karịrị otu nde mmadụ na mba Amerịka ma metụtakwa ihe karịrị nde iri asatọ na atọ. Nke a mere ka ndụ siere ezinụlọ ike bụ ndị nke ha na – elekwasị anya dabara na ọdachi nje kovid a. Otú ANWEP-USA na njikọ aka ụlọ ọrụ CDC (Centre for Disease Control), ga-achọ ịbụ ụzọ mgbapụ na ịbagide ihe gbasara Kovid. Anyị ga-achọ ka inye aka inweta ozi nke ga-eme ka obodo nọrọ n’ahụ ike. Biko dejuputa obere ihe nnyocha nkeji iri a ime ka anyị mata ma ịgbaala ọgwụ mgbochi nje kovid-19.

Ọ bụrụ na igbabeghi, gịnị bụ ihe mgbochi gị ịgba ya na otu anyị ga-esi nye aka? Ụsa ọbụla e nwetara ga-adị na nzuzo n’ihi ya nwere onwe gị iweta ozi zuru okè. Nzaghachi gị ga-enyere anyị aka mebe ihe ga-eme ka ndị Afrịka na-abata mba Texas bụrụ ndị ga-enweta ọgwụ mgbochi megide nje KOVID-19.

//